English
stringlengths
0
7.15k
Igbo
stringlengths
0
760
He said the victim was rushed to the university's teaching hospital where he was confirmed dead by medical doctors.
O kwuru na e buru ya bụ onye ihe metụtara gbaga na 'teaching hospital' mahadum ahụ ebe ndị dibịa bekee kwuputara na ọ nwụọla.
Dani Carvajal a Madrid player said that there is no 'charm' that can stop Neymar as he expects Neymar to go on a day rest.
Onye na-agbara Madrid bọọlụ bụ Dani Carvajal kwuru na onweghi 'ọgwụ' nwereike igbochi Neymar, dịka ọ na-atụ anya ka Neymar laa ezụmike n'otu ụbọchị.
'One major factor that is killing our sports facility is the permission to use them for activities that are not sports related, it is sad that government allows crusade, political rallies, burials in our stadia.
'Otu ihe kasị egbu ngwa egwuregwu anyị bụ inye ikike ka e jiri ha mee mmemme n' eyighi egwuregwu, ọ bụ ihe mwute na gọọmenti na-enye ọhere maka ntụte, ọgbakọ ndọrọndọrọ ọchịchị, akwamozu n' ama egwuregwu anyị.
Has it not gotten to the point where women can rule this country Nigeria, yes or No?
Oge nwaanyị ga-achị obodo Naịjirịa o ruola kaọbụ o rubeghi?
the news that will interest you
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
Managing Director, ACTDA, Ven. Amaechi Okwuosa said that the Authority, under the office of the governor was charged with the responsibility of preparing master plan of Awka, turning the capital into Dubai or Taiwan.
Onye Mgbazi, ACTDA, Ven. Amaechi Okwuosa kwuru na ndị isi, n'okpuru ọchịchị gọvanọ bụ ndị nke enyere ikike iwepụta usoro ukwu nke Ọka, igbanwe isi obodo ka ọ bụrụ Dubai ma ọbụ Taiwan
All that they needed to say was that their parents died when they were young and it was this uncle, this aunt, this step-father, this step-mother, even step-sister and step-brother that stepped in and raised them.
Ihe ha nwedebere ikwu bụ na ndị mụrụ ha nwụrụ ka ha pere mpe ma ọ bụ nwanne nne/nna nwoke a ma ọbụ nwaanyị a, dị nne a, nwunye nna a na nwanne nwoke a batara wee zụọ ha.
He said this yesterday when he went for education fund ceremony organized by Onyebuchi Chris Ifediora Foundation in Aguleri
Okwuru nke a ụnyahụ mgbe ọ gara emụme nkwado agụm akwụkwọ nke ndị Onyebuchi Chris Ifediora Foundation kpokobara na Aguleri.
According to them: while visiting those places, make sure your secured.
N'ọnụ ha, 'ị ga-ebe ndị a bụ agaaga ,gba mbọ hụ na ị kpọ ndị nchekwa zuruoke.'
Lassa fever kills two, infects 10 in five states
Ọrịa lassa gburu mmadụ abụọ, jide mmadụ iri na steeti ise.
Professor Austin Nwagbara is in a serious problem in Ghana as the video shows where he is saying that education in Nigeria is better than that of Ghana.
Ọkammụta Austin Nwagbara danyere na nsogbu na mba Ghana ka ihe onyeonyoo pụtara ebe ọ na-ekwu na agụmakwụkwọ Naijiria ka nke Ghana mma.
This follows the absence of APC agents at all the polling units visited.
Nke a mere ndi oru APC abiaghi na - ebe niile agara ibinye aka na-akwukwo.
@TWEETORACLE said that the reason why Atiku chose Peter Obi is because both of them understood how the economy of the country will be fixed.
@TWEETORACLE kwuru na ihe mere Atiku ji họrọ Peter Obi bụ makana ha abụọ ghọtara ihe gbasara idozi akụ na ụba obodo.
For example, if I use the trademark of one of these soft drinks, it is wrong.
Ọmụma atụ, ọ bụrụ na m jiri njirimara nke òtù n' ime mmanya ọtọ bịrịbịrị ndị a, ọ dịghị mma.
President Buhari said the borrowed money from China was aimed at promoting the Nigerian technology sector.
Onyeisiala Buhari kwuru na ego ahụ e bitere China bụ iji kwalite ngalaba teknụzụ Naịjirịa.
What happened to Igbo president?
Gịnị mere onyeisiala Igbo?
Kano Hisbah corps
Ndị agha Hisbah nke Kano.
Chairman of the Occasion, Dr Stanislaus Igbokwe said that without sports and culture, a nation was not complete.
Onyeisi mmemme ahụ, Dr. Stanislaus Igbokwe kwuru na ewepụ egwuregwu na omenaala, obodo ezughị oke.
A yet to be identified woman was on Sunday killed by a hit-and-run driver in Awka.
Ọkwọ ụgbọala na-akụ mmadụ gbawara gburu otu nwaanyị a mabeghi onye ọ bụ n' Ọka ụbọchị ụka.
These stories will interest you
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
this implies that those with this disease in their body, produce weak blood cell
Nke a bụ na ndị ọrịa dị n'ahụ na-emepụta ọkpụkpụ ọbara ahụ esighi ike.
In sports
N'Egwuregwu,
Women used to work but have a particular type of work they do.
Ụmụnwaanyị na-arụbụ ọrụ na mbụ, mana o nwere ụfọdụ ọrụ ha anaghị arụ.
In this interview with BENJAMIN ALADE, he speaks on opportunities in brokerage business, the need for Nigerians to have multiple streams of income and a regulatory environment for online brokers.
N'ajụjụ ọnụ ha na BENJAMINE ALADE, ọ na-ekwu okwu banyere ohere dị na azụmaahịa, mkpa ọ dị maka ndị Naịjirịa inwe ọtụtụ iyi ego ha na-enweta na usoro nchịkwa maka ndị na-ere ahịa n'ịntanetị.
Gowon failed to realize, or deliberately ignored the reality that the issue wasn't the division of the country but the reluctance or inability of the military to keep its promise
Gowon amataghị, ma ọ bụ ọ kpachara anya leghaara eziokwu ahụ anya na okwu ahụ abụghị nkewa nke obodo mana enweghị mmasị ma ọ bụ enweghị ike nke ndị agha iji mezuo nkwa ya
Shekau is most wanted in Nigeria now.
Ana chosi Shekau ike na Naịjirịa ugbua.
Mrs Temitope Oseni, the TRACE Unit Commander, Owode-Ijako, told the News Agency of Nigeria (NAN) in Ota, Ogun, that the accident occurred at about 6.15 am. on Sunday.
Odoziakụ Temitope Oseni, onyeisi TRACE mpaghara Owode-Ijako, gwara ụlọ ọrụ nta akụkọ nke Naijiria, 'News Agency of Nigeria (NAN),' n' Ọta, Ogun steeti, na ihe mberede okporo ụzọ a mere n' ebe 6.15 nke ụtụtụ ụbọchị ụka.
This has caused change in many Igbo culture
Ihe a emeela ka ọtụtụ omenaala Igbo gbanwe agbanwe.
The kidnapper that drank hard drugs has died after nine days.
Onye ntọ ṅụrụ ọgwụ ike anwụọla ka ụbọchị itoolu gachara
Calista said; 'Christian was not there when we went to work in that house, but it was seen that it was in the garage that these hard drugs were planted.
Calista kwuru sị; 'Christian anọghị mgbe anyị gara ọrụ n'ụlọ ahụ, mana a hụrụ na ọ bụ ebe a na-akpọsa ụgbọala ka a nọ na-aku ọgwụ ike a.'
In an address, Executive Chairman Dozzy group, Dr Chukwudozie said the foundation had over the years embarked on programmes aimed at empowering the less privileged.
N’okwu a, onyeisi oche otu Dozzy, Dr Chukwudozie kwuru na ntọala ahụ amalitela kemgbe n'ihe omume a iji nyere ndị o nweghi ka ọ ha aka.
Without disregard for number 2 to 4, let me say very clearly that no businessman will leave his country in pursuit of profit if the other four items on the list are guaranteed where the first on the list isn't.
n'enweghị ugwu nyere akara nke abụọ na nke anọ, ka m kwuo nke ọma na o nweghị onye azụmahịa ọbụla ga-apụ n'ala ya pụọ ịchụ uru ma ọ bụrụ na ihe ndị ọzọ dị n'ederede a nọ ya ebe nke mbụ n'ederede a adịghị
This made many people to think that pastors do not see anything wrong in giving their followers giving them all their money to live good lives while they suffer.
Nke a kpatara ọtụtụ ndị mmadụ si eche na ndị a na-aga ụka ha anaghị ahụ ihe ọjọọ ọbụla n'ime ibunye ndị ụkọchukwu a ego ọbụla ha nwere ka ha na-ebi ndị ọma, ebe ha na-ata ahụhụ.
This story would interest you
Akụkọ ndị ga-amasị gị
Oliseh and Fortuna Sittard have separated.
Oliseh na Fortuna Sittard agbasala
The details of the just concluded ofala festival in Onitcha today.
Ofala Festival: Ka mmemme Ofala sị aga n'Onitsha taa - BBC News Ìgbò
when he was addressing the journalists, Assistant Judge Rod Rosenstein said that there is no allegation that an American is among the suspects or
Mgbe ọ na-agwa ndị ntaakụkọ okwu,osote ọkaịwu akpọrọ Rod Rosenstein kwuru na onweghị ebubo na onye mba Amerika so na ihe nrụrụaka a maọbụ
Similarly, those who engage in the sale of these items are also warned to desist from such business as buyers, users and sellers are culpable under the law.
N' otu aka ahụ a na-adọ ndị na-etinye aka na ire ihe ndị a aka na ntị ka ha zere azụmaahịa dịka ndị na-azụ ahịa, ndị na-eji ya eme ihe, ndị na-ere ahịa dị n'okpuru iwu.
Many people especially the Igbos are expressing their joy on Facebook.
Ọtụtụ ndị mmadụ ọkachasị Ndigbo na-egosi obi ụtọ nke ha kwupụtara na igwe okwu Facebook.
He said that measures were installed to address challenges by ensuring efficiency and cost effectiveness in the industry, as well as the privatisation of the port.
Ọ sịrị na a tụpụtala atụmatụ ga-agbazi ịma aka site n' ịhụ maka arụmọrụ na inwe ọnụ ahịa dị írè n' ụlọ ọrụ, nakwa inyefe ọdụ ụgbọ mmiri n' aka ndị nnọrọ onwe.
A spokesman said: 'A Pc, attached to the Met's transformation command, requested permission to take part in a reality television entertainment show in Nigeria.
Onye nkwuchite ọnụ kwuru, sị: Pc Met rịọrọ ikike isonye na ihe ngosi egwuregwu telivishọn na Nigeria.
What is interesting in this case is that Orji Uzor Kalu claimed in a Facebook message that he joined the APC because “Buhari personally promised me that all the contractors in the South-East will return to sites before the end of November. I joined the APC because President Buhari has fulfilled the promise he made to me and we are hopeful he will do more.”
Ihe nyere ọṅụ banyere okwu a bụ na Orji Uzor Kalu kwuru na n'ozi Facebook na ọ banyere APC n'ihi nkwa nke Buhari kwere ya na ndị ọrụ ngo nke Ndịda-Ọwụwa anyanwụ 'South-East' ga-alaghị n'ihu ọrụ tupu ọnwa Nọvemba. Abanyere m APC n'ihi na Buharị emezuola nkwa nke o kwere m ma nwekwaa olileanya na ọ ga-eme karịa.
Adesina said that the president's speech was misunderstood, where he pointed that criminals carried the news in wrong way
Adesina kwuru na ọ bụ nghọtaghie ka a ghọtaghiere ihe onyeisiala kwuru ebe ọ rụrụ aka na ndị omekome burukwara akụkọ a n'ụzọ na-ezighiezi.
she explains to her daughter what the cry of a baby signify,its either the child is hungry or discomfort
Ọ ga-akuzikiri nwa ya nwaanyị ihe ubeakwa nwa ya pụtara, maọbụ akwa agụrụ maọbụ akwa mmekpa ahụ.
he said 'we are in Yobe state where we are trying console the parents of those ladies, to let them know that they are not alone, to also let them know that we will not rest till their children are found. we will carry the parents along in all things we are doing concerning it'
O kwuru: 'Anyị nọ na Yobe steeti ebe anyị na-agba mbọ imeda obi nne na nna ụmụagbọghọ ndị ahụ, ime ka ha mara na ọbụghị nanị ha kwụ, imekwa ka ha mara na anyị agaghị ezu ike ruo mgbe achọtara ụmụaka ahụ. Anyị ga na-ebu nne na nna ndị a n'ihe niile anyị na-eme gbasara ya.'
Another form of development it would bring would be granting employment opportunities to Ndi Anambra.
Ụzọ mgbanwe ọzọ ọ ga-enweta ga-abụ inye ohere maka ọrụ nye ndi Anambra.
In an attempt to ask why she was taking one of our students out, that was when she attacked the security man.
Mgbe ọ si ka ọjụọ ihe mere o ji na-akpọpụ otu n'ime ụmụ akwụkwọ anyị, ọ bụ mgbe ahụ ka ọ wakporo nwoke ahụ na-eche nche.
According to the World Health Organisation (WHO), Lassa fever is known to be endemic in Nigeria with the peak season anticipated from December through June.
N' okwu 'World Health Organisation' (WHO), a mara ọrịa lassa ka ọrịa na-apụta ihe na Naijiria ọ kacha bido Disemba ruo Juun.
Using the same paintbrush of which hunting for political reasons, the White House has repeatedly dismissed claims by the Democrats that top government officials had pressured leaders of other nations, namely Ukraine, to investigate the former U.S. Vice President and 2020 Democratic Presidential Candidate Joe Biden and his son, Hunter Biden, in the personal and political interest of President Trump.
N' iji otu iko nke nchụgharị n' ihi ndọrọndọrọ ọchịchị wee ma, 'White House' enepula anya ugboro ugboro n' ebubo ndị 'Democrat' na ndị isi ọchịchị amanyela ndị ndu nke mba ndị ọzọ, n' ịkpọ aha Ukraine, inyocha osote onyeisi ala U. S. mbụ na onye ga-azọrọ ndị 'Democrat' ọkwa onyeisi ala n' afọ 2020, Joe Biden, na nwa ya nwoke, Hunter Biden, na mmasị nke onwe nakwa nke ndọrọndọrọ ọchịchị nke onyeisi ala Trump.
NDLEA cannot do it alone; the reason we have come to seek collaboration and cooperation for our ideas to be fully achieved and implemented.
NDLEA apụghị ime ya naanị; ihe kpatara anyị ji bịa ịchọ mmekọta na ime ka e mezuo ma mepụta echiche anyị.
One of such groups is Muslim Lawyers Association of Nigeria, Kaduna State Chapter, an organisation that should be neutral in a matter that involves two contending parties both of who are Muslims or at best side with the truth but instead they came out disgracefully to pitch tent with the culprits (ASD and Others) who intentionally and knowingly desecrate Islamic Sharia laid down tenets of marriage by abetting bigamy.
Otu n'ime ndị otu a bụ 'Muslim Lawyers Association of Nigeria' nke steeti Kaduna, otu kwesịrị ịnọpụ iche n'okwu metụtara ndị abụọ na-asọrịta mpi bụ ndị Alakụba maọbụ kwụrụ n'eziokwu kama ha pụtara na mmechu ihu kwụ nyere ndị mere mpụ (ASD na ndị ọzọ) bụ ndị kpachaara anya mebie ụkpụrụ nke alụmdi na nwunye nke Alakụba site n'ịlụ nnukwu nwaanyị.
He once inquired about joining People's Club after he watched the display of the club members at some of these wakes, but he pulled back when told how much it costs to join the club.
N' otu oge ọ jụrụ maka ịbanye 'People's Club' ka o kirisiri ihe ngosi ụfọdụ n' ime ndi òtù a na nlafo chi ụfọdụ, mana ọ lara azụ ka a gwasịrị ya ego ole ọ na-eri iji wee sonye.
Another trending story is the story of an Igbo woman called Mama Boko Haram.
Akụkọ ọzọ dara ụda bụ akụkọ nwaanyị Igbo akpọrọ Mama Boko Haram.
Donald Trump is speaking strongly concerning immigrants
Donald Trump na-ekwu okwu ike gbasara ndi mbịabịa
Mohammed Dewji was arrested early this morning when he was coming out from his hotel.
Aka kpaara Mohammed Dewji n'isi ụtụtụ a mgbe ọ sị ịgbatị ọkpụkpụ pụta na hotel ya.
READ ALSO: Lampard: Mourinho not right to say I turned my back on Chelsea to join Man City.
Gụkwuazị: Lampard: Mourinho ekwughi eziokwu n' ikwu na m nyere Chelsea oche azụ ma sonyere Man City.
Then on 24 September 2019, the House of Representatives initiated a formal impeachment inquiry led by six House Committees and the House voted to approve guidelines for the next phase of the impeachment inquiry on 31 October 2019.
Mgbe ahụ na Septemba 2019, ụlọ nnọchiteanya bidoro amụma njupụta nchụtu nke ndị Kọmitii isi ụlọ nnọchiteanya nọ n' isi ya ebe ndị ụlọ nnọchiteanya tụrụ votu iji nabata ụkpụrụ ndụzi maka ogo njupụta nchụtu ọzọ n' Ọktoba 31, 2019.
This is the 11th time of this competition. Nigeria won 9 times whereas Equatorial Guinea won the other two
Nke a bụ ugboro 11 agbagoro egwuruegwu a. Naịjirịa jide itoolu ya ebe Equatorial Guinea ji abụọ ndị ọzọ.
we stopped the tying of wrapper, long time ago
Anyi ahapụla ima akwa na '19 kporogodom'
The judge had in a ruling on October 4 granted Sowore bail in the sum of N100m and two sureties in the same amount and barred him from travelling out of Abuja.
Onye ọka ikpe ahụ kpebiri na Ọktoba 4, nyere Sowore ịgbazinye ego puku nde naira na ndị ga ekwechitere ya nkwa abụọ kwụọkwa ụgwọ a wee gbochie ya ịpụ Abuja.
Cristiano Ronaldo has started showing up his talents/worth in his new club, Juventus.
Cristiano Ronaldo amalitekwala igosi nke ọ mara eme n'otu egwu bọọlụ ọhụrụ ya bụ Juventus.
This story tells of about fifty terrorists with different ammunition, especially those called machine gun and rocket-propelled grenade are behind this crime.
Akụkọ na akọwa na ihe ruru mmadụ iri ise ndị oyi egwu ji ngwa agha dị ichiche, ọkacha ndị a na-akpọ machine gun na rocket-propelled grenade na asụsụ bekee bu ndi kpara arụ a.
Soludo spoke at the 26th Annual Lift Above Poverty Organisation (LAPO) Development Forum themed 'The Nigerian Healthcare Situation: The Way Forward' in Abuja.
Soludo kwuru okwu na ọgbakọ nke iri abụọ na isii ọgbakọ na-abịa kwa afọ nke otu a kpọrọ 'Lift Above Poverty Organisation' nke isiokwu ya bụ 'Ọnọdụ nlekọta ahụ ike na Naijiria: Ụzọ Agamniihu' nke e mere n' Abuja.
On Tuesday, May 15, the Nigerian Senate signed a bill that would rule the 2018 Budget.
N'ụbọchị Tusde bụ Mee 15, Ụlọomeiwu nke Naịjirịa binyere aka n'akwụkwọ ga-achị mkpata na mmefụ nke akpọrọ Bọjeti 2018.
We should remember that it was Uche Onwuamaegbu Ugwu who selected the five female students of Regina Pacis in Onitsha who became the best in Africa and the whole world in Silicon Valley USA and won a golden medal for Nigeria
Anyị ga-echeta na ọ bụ Uche Onwuamaegbu Ugwu họpụtara ụmụ aka ise n'ụlọalwụkwọ Regina Pacis dị n'Ọnịcha ndị nke turu ugo n'Afrịka nakwa mba ụwa niile were site na Silicon Valley USA bulatara Naijiria iko ọla edo.
while people who aborted are up to seven hundred and thirty-five thousand
), ebe ndị tere ime azụụlọ dị 735,000.
Many people have died on their account in many places of Nigeria
Ọtụtụ mmadụ anwụọla na-aka ndị a na ebe dị icheiche na Naịjirịa.
Banking Sector's Loss Is Entertainment Industry's Gain
Ọghọm ndị ụlọakụ bụ uru ndị ụlọ ntụrụndụ
The Speaker of the State House of Assembly, Barrister Rita Maduagwu says the State legislature is committed to enacting quality laws that will fast-track the overall development of the State.
Onye na-ekwuchitere ụlọ omeba iwu steeti okaiwu Rita Maduagwu kwuru na ndị omebe iwu steeti ahụ etinyela aka n'ịchọpụta iwu dị mma ga-agbaso mmepe obodo niile.
The southern governors said that the on going work at the Enugu Airport should be taken serious by the government.
Aka ndị na-achị steeti ndị ọwụwa-anyanwụ Naịjirịa sị na ọrụ ọdọ ụgbọelu enugwu bụ ihe gọọmentị kwesịrị iwe ka ihe dị mkpa.
Super Falcons is a famous football club in Africa that plays well but people do not watch them.
Super Falcons bụ otu ama ama na Afrika dịka ndị na-agba nke ọma mana ọtụtụ mmadụ anaghị e kiri a.
He said that Jonathan calls for more effective security during the period of the abduction chibok children but Buhari was against this call for the security during the abduction in Dapchi.
O kwuru na oge atọrọ ụmụaka Chibok, Jonathan kpọrọ oku nzukọ ndị nchekwa, ebe Buhari kagburu nzukọ ndị nchekwa n'oge atọrọ ụmụaka Dapchi.
many Nigerians commented on social media ,why should Emzor be involved in such an act of illegal drug distribution among youths.
Otụtụ ndị Najiria nọ na choal midịa na-ata Emzor ụta maka aka ha ndị na nsogbu oke ịṅụ ọgwụ ụkwara dị n'etiti ndị na-eto eto.
Bollywood stars, sporting giants and leading politicians have reacted with shock to her death.
Ndi otu Bollywood, ndi egwuregwu na ndi isi ndọrọ ndọrọ ọchịchị egosila obi nwute na ọnwụ ya.
Nigeria and Burkina Faso will compete by 4pm tomorrow to qualify them for AFCON championship.
Naijiria na BurkinaFaso ga-asọmpị echi n'elekere anọ iji mata onye ga-etozu ị ga asọmpị AFCON.
It is about two weeks Obasanjo wrote a letter to Buhari asking him not to run for the 2019 election.
O ruola izuụka abụọ Obasanjo degara Buhari edemede ahụ na-asị ya ritue n'ọkwa, ghara ịzọ ọchịchị na afọ 2019.
PDP Primaries: Ihedioha will contest PDP governorship in Imo state.
PDP Primaries: Ihedioha ga-azọrọ ndị PDP ọchịchị n'Imo
The White House Staff were either dismissed or they quit by themselves and replaced on a regular basis, even the press struggled to keep up with the changes.
Ndị ọrụ 'White House' ka a chụrụ n' ọrụ ma ọ bụ ha jiri aka ha kwụsị ọrụ a na-edochi ha kwa ụbọchị, ọbụnadị ndị nta akụkọ gbalịrị ịnagide mgbanwe a.
The scandal was intertwined with multiple cases of abuse of power of officials of the Nixon administration, which culminated in the commencement of an impeachment process against him.
Nkwụtọ a na ọtụtụ mmetọ ike ọchịchị nke ndị ji ọkwa ọchịchị n' ọchịchị Nixon nwere njikọ chiri anya, nke digidere ruo n' ibido usoro nchụtu megide ya.
Patrick Okeke, the chairman of petroleum ,said that the fire outbreak did not kill anybody.
Onyeisioche ụlọ ebe a na-agbapụta mmanụ ụgbọala bụ Patrick Okeke kwuru na o nweghị onye nwụrụ n'ọkụ a gbaranụ.
After the World Cup, people thought would go to Galatasaray because the management of the club wanted him so much.
Ka agbachara Iko Mbaụwa, ndị mmadu chere na ọ ga-aga Galatasaray maka na ndị na-akwado otu egwuregwu ahụ kpọrọ ya oku nke ukwuu.
Ebere is among the Super Falcons who lifted the trophy in 2016 African cup of nations
Ebere so n'otu Super Falcons buliri Iko Mba Arịka n'afọ 2016
What are the five things the Igbos and Spirit of the land forbid?
Gịnị bụ ihe ise Igbo na mmụọ Ala na-asọ?
Did you remember when this blood sickness killed Tosyn Bucknor.
Ị chetara mgbe ọrịa ọbara gburu Tosyn Bucknor
Young and the group that consoled the people of Plateau state for the killing of their people, happened recently
Young na ndị otu kasiri ndị Platu Steeti obi maka ogbugbu ndị obodo ha mere na nso nso a.
Supreme court has discarded the petition of the group that support gay or lexibian marriage against Corporate Affairs Commission the organization that register the organizations in Nigeria
Ulọikpe ukwu atụpụla akwụkwọ ndị otu chọrọ ka nwoke lụwa ibe ya maọbụ nwaanyị lụwa ibe ya ha gbara Corporate Affairs Commission bụ ngalaba gọọmenti na-edebe aha ụlọọrụ dị na Naịjirịa.
people are after the 2018 budget of Nigeria and why it has not been published.
Ndị mmadu na-ajụ maka akwụkwọ mkpata na mmefu ego nke afọ 2018 nke Naịjirịa na ihe mere ejibeghi wepụta ya.
In Igbo tradition, getting married is a way of proven that one has matured
N'ala Igbo, ịlụ di bụ ihe e ji agụ onye tozuru okenye
Leicester City have hired Brendan Rogers as their team manager less than three days Claude Puel was sacked.
Leicester City enyela Brendan Rogers ọrụ onye nchịkọta otu ha na-erughi ụbọchị atọ ha chụrụ Claude Puel.
Nowadays, these foods are being consumed by the rich because of the high rate of diseases such as high blood pressure, diabetes, heart disease, stroke, cancer and obesity.
Mana ugbua, nri ndị a bụzị ihe na-amasị ndị ọgaraanya n'ihi mbawanye ọrịa tara nchara dịka ọbara mgbalielụ, ọrịa shuga, ọrịa obi, ọtụrụọkara (stroke), kansa na oke ibu bụ ọrịa ndị a na-ewe dịka 'ọrịa ndị ọgaranya'.
FG Should Stop Subjecting Sowore To Media Trial By Femi Falana
FG ga-akwụsị ikpe Sowore ikpe n' ụzọ midia nke si n' aka Femi Falana.
The size of Access bank's investment in Ogun State is indicative of the feeling in the industry.
Òtù ihe nnweta akụ ha n'Ogun steeti na-egosi mmetụta a na-enwe n'ụlọ akụ ahụ.
The news that will interest you:
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
Calixto went from Kuiaba her resident to Central Brazil on Saturday to make her bumbum become larger where she met her death and left behind her two children
Calixto si be ya na Kuiaba gawa sentral Brazil ụbọchị Satọde ịme ka otele ya bukwuo ibu bụ ebe ọ nọ zute onwu ya were gbahapụ ụmụ abụọ ọmụrụ.
Another people that scored goals are Aslani, Fridolia Rolfo, Linda Huuritg and Elin Rubensson.
Ndị ọzọ nyekwara goolu bụ Kosovare Aslani, Fridolina Rolfo, Linda Huritg na Elin Rubensson.
However, the picture attached to the Facebook post, showing Aisha in the hospital receiving treatment is the first fact that falsifies the rumours.
Otu o sila dị, foto a bụ nke e tinyere na 'Facebook', na-egosi Aisha n'ụlọ ọgwụ ebe ọ na-anata ọgwụgwọ bụ eziokwu mbụ gosiri na asịrị ahụ bụ ụgha.
PDP ruled Nigeria for sixteen years before APC to power from them.
PDP chịrị Naịjirịọ́ afọ iri na isii tupu APC anara ha ọchịchị
They were caught in a hotel but they still deny the accusation.
Ndị uweojii nwụchịri ha na ụlọọrịrị na ọṅụṅụ mana ha ka na-agọ ebubo a.
Several Nigerians had been murdered before those attacks started.
egbuola ọtụtụ ndị Naịjirịa tutu mwakpo ndị ahụ malite
The video of how American soldiers were killed in Niger have been released.
Ihe nkiri zikọrọ otu esi gbuo ndị agha Amerịka na Niger apụtala