text
stringlengths
2
491k
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> <ibo> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> Joseph Achuzie, Dike Biafra alala
<translate> <ibo> Joseph Achuzie, Dike Biafra alala
<translate> Dapchi: Gọọmenti emeribeghị Boko Haram - Massob
<translate> <ibo> Dapchi: Gọọmenti emeribeghị Boko Haram - Massob
<translate> Tottenham na-ele anya iburu iko FA na mmeri Rochadale
<translate> <ibo> Tottenham na-ele anya iburu iko FA na mmeri Rochadale
<translate> Son Heung-min, Fernando Llorente na Kyle Walter-Peters nke Tottenham bụ ndị mmechiri ọnụ Rochadale nasọmpị ụnyaahụ.
<translate> <ibo> Son Heung-min, Fernando Llorente na Kyle Walter-Peters nke Tottenham bụ ndị mmechiri ọnụ Rochadale nasọmpị ụnyaahụ.
<translate> Son Heung-min onye Tottenham na ndị otu ya na-nwe anụrị mgbe o nyere goolu nasọmpị iko FA.
<translate> <ibo> Son Heung-min onye Tottenham na ndị otu ya na-nwe anụrị mgbe o nyere goolu nasọmpị iko FA.
<translate> Tottenham emerila nasọmpị iko FA ugboro asatọ
<translate> <ibo> Tottenham emerila nasọmpị iko FA ugboro asatọ
<translate> Negwuregwu, ndị otu Tottenham gbara ndị Rochadale ọkpụ goolu isii asatara otu nasọmpi FA.
<translate> <ibo> Negwuregwu, ndị otu Tottenham gbara ndị Rochadale ọkpụ goolu isii asatara otu nasọmpi FA.
<translate> Mmeri a pụtara na Tottenham na otu Swansea ga-asọ mpi Quarter Final niko FA a ga-agba nụbọchị 17 nke ọnwa Maachị.
<translate> <ibo> Mmeri a pụtara na Tottenham na otu Swansea ga-asọ mpi Quarter Final niko FA a ga-agba nụbọchị 17 nke ọnwa Maachị.
<translate> Son Heung-min nyere goolu nke mbụ na nke ise. Fernando Llorente nyere goolu atọ nime nkeji iri na abụọ nokara nke abụọ, ebe Kyle Walter-Peters nyere goolu nke isi.
<translate> <ibo> Son Heung-min nyere goolu nke mbụ na nke ise. Fernando Llorente nyere goolu atọ nime nkeji iri na abụọ nokara nke abụọ, ebe Kyle Walter-Peters nyere goolu nke isi.
<translate> Son Heung-min kwụsị bọọlụ otu Rochadale
<translate> <ibo> Son Heung-min kwụsị bọọlụ otu Rochadale
<translate> Gịnị ga-eme nihu?
<translate> <ibo> Gịnị ga-eme nihu?
<translate> Tottenham ga-aga ọgbọ egwuregwu Wembley nụbọchị atọ nke ọnwa Maachị. Ha na Huddersfield ga-asọ mpi niko Premier League, tupu ha na Juventus ga-asọmpị nke ha niko Champions League nụbọchị asaa nọnwa Maachị.
<translate> <ibo> Tottenham ga-aga ọgbọ egwuregwu Wembley nụbọchị atọ nke ọnwa Maachị. Ha na Huddersfield ga-asọ mpi niko Premier League, tupu ha na Juventus ga-asọmpị nke ha niko Champions League nụbọchị asaa nọnwa Maachị.
<translate> Otu egwuregwu Rochdale nwere asọmpị 16 ịzọpụta onwe ha tụpụ ha baa relegation na league otu.
<translate> <ibo> Otu egwuregwu Rochdale nwere asọmpị 16 ịzọpụta onwe ha tụpụ ha baa relegation na league otu.
<translate> Asompị ha nke mbụ ga-abụ ha na Plymouth nụbọchị atọ nọnwa Maachị.
<translate> <ibo> Asompị ha nke mbụ ga-abụ ha na Plymouth nụbọchị atọ nọnwa Maachị.
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> <ibo> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> Guardiola ebuliela iko ya nke mbụ nEngland
<translate> <ibo> Guardiola ebuliela iko ya nke mbụ nEngland
<translate> Champions League: Neymar arọjiela ụkwụ
<translate> <ibo> Champions League: Neymar arọjiela ụkwụ
<translate> Onyeisi ndị uweojii: Mepe ọdọ ehi tupu ị machie ịchịgharị ha
<translate> <ibo> Onyeisi ndị uweojii: Mepe ọdọ ehi tupu ị machie ịchịgharị ha
<translate> Onyeisi ndị uweojii agwala ndị Gọvanọ ka bụrụ ụzọ mepe ebe a na-azụ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi nsteeti ha.
<translate> <ibo> Onyeisi ndị uweojii agwala ndị Gọvanọ ka bụrụ ụzọ mepe ebe a na-azụ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi nsteeti ha.
<translate> Ibrahim Idris
<translate> <ibo> Ibrahim Idris
<translate> Onyeisi ndị uweojii bụ Ibrahim Idris ekwuola ka steeti bụrụ ụzo wapụta ala ebemaka ọzụzụ ehi tupu ha amachie ịchigharị ehi
<translate> <ibo> Onyeisi ndị uweojii bụ Ibrahim Idris ekwuola ka steeti bụrụ ụzo wapụta ala ebemaka ọzụzụ ehi tupu ha amachie ịchigharị ehi
<translate> Onyeisi ndị uweojii kwuru nke a ụnyaahụ na kaduna na nzukọ ndị nchekwa obodo metụtara sịrị na ọ ga-enye aka igbara nsogbu na adapụta netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi.
<translate> <ibo> Onyeisi ndị uweojii kwuru nke a ụnyaahụ na kaduna na nzukọ ndị nchekwa obodo metụtara sịrị na ọ ga-enye aka igbara nsogbu na adapụta netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi.
<translate> Ọ gara nihu kwuo na nsogbu dapụtara na Benue bụ maka na gọọmenti steeti ahụ ehibeghị ọdọ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi
<translate> <ibo> Ọ gara nihu kwuo na nsogbu dapụtara na Benue bụ maka na gọọmenti steeti ahụ ehibeghị ọdọ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi
<translate> Na nzukọ ahụ nke isi okwu ya bụ, Nkwalite obodo: Nsogbu nchekwa na mkpa ọ dị ịchọta ụzọ zuru oke ịkwụsị ya,nsogbu dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi ebidoghị noge ọchịchị onyeisiala bụ Muhammdu Buhari.
<translate> <ibo> Na nzukọ ahụ nke isi okwu ya bụ, Nkwalite obodo: Nsogbu nchekwa na mkpa ọ dị ịchọta ụzọ zuru oke ịkwụsị ya,nsogbu dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi ebidoghị noge ọchịchị onyeisiala bụ Muhammdu Buhari.
<translate> Idris kwuru sị:Nuche m, iji belata ọgbaaghara dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi, gọọmenti steeti ga-agba mbọ wuo ebe ọzụzụ ehi na steeti ha tupu ha eme iwu ikwụsị ịchịgharị ehi.
<translate> <ibo> Idris kwuru sị:Nuche m, iji belata ọgbaaghara dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi, gọọmenti steeti ga-agba mbọ wuo ebe ọzụzụ ehi na steeti ha tupu ha eme iwu ikwụsị ịchịgharị ehi.
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> <ibo> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> Ngwa ahịa agbaala ọkụ nAlaba International
<translate> <ibo> Ngwa ahịa agbaala ọkụ nAlaba International
<translate> Maka Achuzia, anyị ga-ahụ na Biafra mezuru
<translate> <ibo> Maka Achuzia, anyị ga-ahụ na Biafra mezuru
<translate> N Imo steeti, ogige ụmụanụmanụ nwere ọtụtụ anụ ọhịa
<translate> <ibo> N Imo steeti, ogige ụmụanụmanụ nwere ọtụtụ anụ ọhịa
<translate> Ogige ụmụ anụmanụ dị nImo steeti nwere ụmụ anụ ọhịa dị icheiche.
<translate> <ibo> Ogige ụmụ anụmanụ dị nImo steeti nwere ụmụ anụ ọhịa dị icheiche.
<translate> Ụmụanụmanụ dị icheiche nọ nogige ha dị n Imo steeti.
<translate> <ibo> Ụmụanụmanụ dị icheiche nọ nogige ha dị n Imo steeti.
<translate> E wukwara ụmụanụmanụ ndị a ụlọ ziri ezi ka ha wee bie ọfụma.
<translate> <ibo> E wukwara ụmụanụmanụ ndị a ụlọ ziri ezi ka ha wee bie ọfụma.
<translate> Timothy nwa George Weah ebidola ịsompi na PSG
<translate> <ibo> Timothy nwa George Weah ebidola ịsompi na PSG
<translate> Timothy Weah agaala PSG ebe nna ya George Weah bụ ezigbo onye egwu ama ọfụma site na 1992 ruo 1995.
<translate> <ibo> Timothy Weah agaala PSG ebe nna ya George Weah bụ ezigbo onye egwu ama ọfụma site na 1992 ruo 1995.
<translate> Timothy Weah
<translate> <ibo> Timothy Weah
<translate> Timothy Weah ọ ga-emenwu ọfụma ka nna ya dịka ndị mmadụ si eche?
<translate> <ibo> Timothy Weah ọ ga-emenwu ọfụma ka nna ya dịka ndị mmadụ si eche?
<translate> Nwa onyeisiala Liberia bụ George Weah a na-akpọ Timothy Weah ebidola ịgba bọọlụ notu egwuruegwu PSG, ebe nna ya gbaburu bọọlụ na mbụ.
<translate> <ibo> Nwa onyeisiala Liberia bụ George Weah a na-akpọ Timothy Weah ebidola ịgba bọọlụ notu egwuruegwu PSG, ebe nna ya gbaburu bọọlụ na mbụ.
<translate> Timothy pụtara nọgbọ ụnyahụ ka PSG na Troyes sọọrọ mpi.
<translate> <ibo> Timothy pụtara nọgbọ ụnyahụ ka PSG na Troyes sọọrọ mpi.
<translate> Ka Neymar na Kylian Mbappe anọghị nọgbọ maka ahụ ha merụrụ, Angel di Maria na Christopher Nkunku bụ ndị nyere goolu PSG ji nwete mmeri nasọmpi a.
<translate> <ibo> Ka Neymar na Kylian Mbappe anọghị nọgbọ maka ahụ ha merụrụ, Angel di Maria na Christopher Nkunku bụ ndị nyere goolu PSG ji nwete mmeri nasọmpi a.
<translate> Neymar na Mbappe nanọghị ya so nye Weah ohere ịgba nasọmpi a.
<translate> <ibo> Neymar na Mbappe nanọghị ya so nye Weah ohere ịgba nasọmpi a.
<translate> George Weah nyere goolu 55 oge ọgbara bọọlụ na PSG
<translate> <ibo> George Weah nyere goolu 55 oge ọgbara bọọlụ na PSG
<translate> Nna Timothy bụ George Weah gbaara ndị PSG bọọlụ tupu nafọ 23 gara aga, tupu ọ gawa AC Milan.
<translate> <ibo> Nna Timothy bụ George Weah gbaara ndị PSG bọọlụ tupu nafọ 23 gara aga, tupu ọ gawa AC Milan.
<translate> PSG nwere asọmpi 10 nihu, nime nke ha kwesịrị inweta ọnụọgụgụ 17 ma ọ bụrụ na ha ga-ebuli iko French League nke afọ a.
<translate> <ibo> PSG nwere asọmpi 10 nihu, nime nke ha kwesịrị inweta ọnụọgụgụ 17 ma ọ bụrụ na ha ga-ebuli iko French League nke afọ a.
<translate> Ha na Real Madrid ga-ezukọ na Tusde ịgba agba Champions League nke abụọ ha. Nagba nke mbụ, Real Madrid ji 3-1 merie ha.
<translate> <ibo> Ha na Real Madrid ga-ezukọ na Tusde ịgba agba Champions League nke abụọ ha. Nagba nke mbụ, Real Madrid ji 3-1 merie ha.
<translate> Onye egwu ha bụ Neymar agaghị asọmpi ọzọ nime season a maka ahụ ọ merụrụ.
<translate> <ibo> Onye egwu ha bụ Neymar agaghị asọmpi ọzọ nime season a maka ahụ ọ merụrụ.
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> <ibo> Akụkọ ndị ga-amasị gị:
<translate> Gọọmenti Naịjirịa ezipụla ụgbọelu ịchọ ụmụ Dapchi
<translate> <ibo> Gọọmenti Naịjirịa ezipụla ụgbọelu ịchọ ụmụ Dapchi
<translate> Otu nwoke egbuola ụmụaka ya nAwada
<translate> <ibo> Otu nwoke egbuola ụmụaka ya nAwada
<translate> Egwu ndị Fulani na-achị ehi ejidela ọtụtụ
<translate> <ibo> Egwu ndị Fulani na-achị ehi ejidela ọtụtụ

No dataset card yet

Downloads last month
6