text
stringlengths
2
491k
<translate> Vidio, Peter Obi : Ihe ka wute bụ ego ndị mmadụ mefuru maka ntuliaka a
<translate> <ibo> Vidio, Peter Obi : Ihe ka wute bụ ego ndị mmadụ mefuru maka ntuliaka a
<translate> Kepu kepu si nọgbọ egwuregwu apụta na-akọwa na Man Utd esonyela na ndị na-agba ọsọ ịzụta Erling Haaland naka ndị Salzburg.
<translate> <ibo> Kepu kepu si nọgbọ egwuregwu apụta na-akọwa na Man Utd esonyela na ndị na-agba ọsọ ịzụta Erling Haaland naka ndị Salzburg.
<translate> Fani Kayode bọrọ Buhari ebubo ọchịchị aka ike nakwa ị naghara ndị ọrụ ikpe ọrụ ha.
<translate> <ibo> Fani Kayode bọrọ Buhari ebubo ọchịchị aka ike nakwa ị naghara ndị ọrụ ikpe ọrụ ha.
<translate> 4. Iwu Hate speech bụ kaiji mechie Igbo ọnụ
<translate> <ibo> 4. Iwu Hate speech bụ kaiji mechie Igbo ọnụ
<translate> Mba Egypt amalitela emume akwamozu maka aka chiburu mba ahụ bụ Hosni Mubarak.
<translate> <ibo> Mba Egypt amalitela emume akwamozu maka aka chiburu mba ahụ bụ Hosni Mubarak.
<translate> Master prophet mere ọtụtụ mkparịtaụka nakara Facebook ya nakwa Youtube, ebe ọ nọ na-ebo Simon Ekpa, Ifeanyi Ejiofor na ndị ọzọ ebubo na ha chọrọ ịnapụ Chika Edoziem ọkwa ya.
<translate> <ibo> Master prophet mere ọtụtụ mkparịtaụka nakara Facebook ya nakwa Youtube, ebe ọ nọ na-ebo Simon Ekpa, Ifeanyi Ejiofor na ndị ọzọ ebubo na ha chọrọ ịnapụ Chika Edoziem ọkwa ya.
<translate> Ụfọdụ ụmụakwụkwọ Chibok enwerela onwe ha
<translate> <ibo> Ụfọdụ ụmụakwụkwọ Chibok enwerela onwe ha
<translate> Obinwanne Okeke dị afọ 32 kwenyere nụlọikpe na ikpe mara ya nebubo na o mere mpụ dịka o zuru nde dọla 11 na mba Amerịka.
<translate> <ibo> Obinwanne Okeke dị afọ 32 kwenyere nụlọikpe na ikpe mara ya nebubo na o mere mpụ dịka o zuru nde dọla 11 na mba Amerịka.
<translate> Na nsonso a, aha otiegwu Ichie Pericoma Azubuike Okoye, bidoro ịkpọtụ akpọtụ na soshal midia.
<translate> <ibo> Na nsonso a, aha otiegwu Ichie Pericoma Azubuike Okoye, bidoro ịkpọtụ akpọtụ na soshal midia.
<translate> Igbo ndị ọma anyị ekelee unu.Unu arahụkwara nke ọma?Nọnyere anyị taa ka anyị wetara gị akụkọ ndị ga-amasị gị.
<translate> <ibo> Igbo ndị ọma anyị ekelee unu.Unu arahụkwara nke ọma?Nọnyere anyị taa ka anyị wetara gị akụkọ ndị ga-amasị gị.
<translate> Chetakwa na ọ bụ nokirikiri ebe a nọ tọrọ Eze ahụ ka ndị omekome nọ gbagbuo otu ụkọchukwu ụka Katọlik aha ya bụ Paul Offu nizuuka gara aga.
<translate> <ibo> Chetakwa na ọ bụ nokirikiri ebe a nọ tọrọ Eze ahụ ka ndị omekome nọ gbagbuo otu ụkọchukwu ụka Katọlik aha ya bụ Paul Offu nizuuka gara aga.
<translate> Nna ya naha adịkwa mma, ụbọchị Fraide, e kwuru m na ọ nọghịzị nọnọdụ ize ndụ mana ọgwụgwọ ya anaghị aga ọsịsọ ka nke Yulia.
<translate> <ibo> Nna ya naha adịkwa mma, ụbọchị Fraide, e kwuru m na ọ nọghịzị nọnọdụ ize ndụ mana ọgwụgwọ ya anaghị aga ọsịsọ ka nke Yulia.
<translate> Ọ na-ekwukwarị nke a ma e nwee nkwuputa ọkachasị nke gbasara ihe iribeama.
<translate> <ibo> Ọ na-ekwukwarị nke a ma e nwee nkwuputa ọkachasị nke gbasara ihe iribeama.
<translate> Nwanne egbuola nwanne ya na Sango Ota
<translate> <ibo> Nwanne egbuola nwanne ya na Sango Ota
<translate> Nkọwa foto, Ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa
<translate> <ibo> Nkọwa foto, Ndị gọvanọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa
<translate> Atiku onye kwupụtara nkea nigwe okwu Twitter ya kwuru na ya bịara maka mkparịtaụka ya na ndị ọrụ gọọmentị Amerika nakwa ụmụ Naijiria bi ala ahụ.
<translate> <ibo> Atiku onye kwupụtara nkea nigwe okwu Twitter ya kwuru na ya bịara maka mkparịtaụka ya na ndị ọrụ gọọmentị Amerika nakwa ụmụ Naijiria bi ala ahụ.
<translate> Ndị si APC na PDP pụọ a nọ na nsogbu?
<translate> <ibo> Ndị si APC na PDP pụọ a nọ na nsogbu?
<translate> World AIDS Day: A rịala m ọrịa HIVAIDS ruo afọ anọ ka kwụrụ chim
<translate> <ibo> World AIDS Day: A rịala m ọrịa HIVAIDS ruo afọ anọ ka kwụrụ chim
<translate> Greece boat disaster: Ụgbọ mmiri dakporo bu ụmụaka ruru otu narị
<translate> <ibo> Greece boat disaster: Ụgbọ mmiri dakporo bu ụmụaka ruru otu narị
<translate> Ọ bụ ezinụlọ mmadụ asatọ ahụ egburu na Apo nime obodo Abuja nafọ 2013 ka ha kwụrụ ụgwọ a.
<translate> <ibo> Ọ bụ ezinụlọ mmadụ asatọ ahụ egburu na Apo nime obodo Abuja nafọ 2013 ka ha kwụrụ ụgwọ a.
<translate> Ọ na-agbara FC Porto dị na mba Pọtụgal bọọlụ. O bidoro ịgbara Naịjirịa bọọlụ nafọ 2020.
<translate> <ibo> Ọ na-agbara FC Porto dị na mba Pọtụgal bọọlụ. O bidoro ịgbara Naịjirịa bọọlụ nafọ 2020.
<translate> Lee ihe ise okwuru maka isiokwu a:
<translate> <ibo> Lee ihe ise okwuru maka isiokwu a:
<translate> Gọọmentị etiti akwụsịtụla atụmatụ Ruga
<translate> <ibo> Gọọmentị etiti akwụsịtụla atụmatụ Ruga
<translate> Pati nọ nọchịchị bụ APC enweghị onye nnọchịte anya na Zamfara na Rivers steeti.
<translate> <ibo> Pati nọ nọchịchị bụ APC enweghị onye nnọchịte anya na Zamfara na Rivers steeti.
<translate> Ka akụkọ si kwuo, ndị oji egbe e kwuru a na-eche bụ ndị otu nzuzo wakporo akwamozu otu nwoke nobodo ahụ.
<translate> <ibo> Ka akụkọ si kwuo, ndị oji egbe e kwuru a na-eche bụ ndị otu nzuzo wakporo akwamozu otu nwoke nobodo ahụ.
<translate> Onye ntaakụkọ BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ nogige isi ụlọọrụ Enugwu Sentralụ kwara arịrị na kemgbe ụbọchị ole ma ole na ha enwebeghị ike inweta PVC.
<translate> <ibo> Onye ntaakụkọ BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụọnụ nogige isi ụlọọrụ Enugwu Sentralụ kwara arịrị na kemgbe ụbọchị ole ma ole na ha enwebeghị ike inweta PVC.
<translate> Anyị ga-agba mbo ịhụ na a nwụchiri ndị mere ihe a, iji gbochie ya ime ọzọ bụ ihe o depụtara na Twitter ụnyaahụ.
<translate> <ibo> Anyị ga-agba mbo ịhụ na a nwụchiri ndị mere ihe a, iji gbochie ya ime ọzọ bụ ihe o depụtara na Twitter ụnyaahụ.
<translate> Adịkwa ama ama, nyocha e mere nsonso a bụ nke e tinyere nakwụkwọ Sleep medicine kọwara hoohaa na ọnweghị ihe jikọrọ ya bụ udele na baba.
<translate> <ibo> Adịkwa ama ama, nyocha e mere nsonso a bụ nke e tinyere nakwụkwọ Sleep medicine kọwara hoohaa na ọnweghị ihe jikọrọ ya bụ udele na baba.
<translate> Akụkọ kwuru na Vichai Srivaddhanaprabha bụ onye nwe otu bọọlụ Leicester City nọ nime ụgbọelu ahụ mgbe ọ dara nala.
<translate> <ibo> Akụkọ kwuru na Vichai Srivaddhanaprabha bụ onye nwe otu bọọlụ Leicester City nọ nime ụgbọelu ahụ mgbe ọ dara nala.
<translate> Ụlọọrụ Naịja Digest mgbasaozi depụtara na Nwolisa kwuru na ọ hụrụ onyonyo Uchemba na Facebook ma zigara ya ozi nọba ozi nafọ 2016 ya makana ọ nụrụ nuche ya na ọ hụla di ya.
<translate> <ibo> Ụlọọrụ Naịja Digest mgbasaozi depụtara na Nwolisa kwuru na ọ hụrụ onyonyo Uchemba na Facebook ma zigara ya ozi nọba ozi nafọ 2016 ya makana ọ nụrụ nuche ya na ọ hụla di ya.
<translate> Ọ bụ ikike dịrị mmadụ ịgagharị etu na mgbe masịrị ya, mana otu ihe ọzọ agha na-ebute bụ mkpachi ngagharị.
<translate> <ibo> Ọ bụ ikike dịrị mmadụ ịgagharị etu na mgbe masịrị ya, mana otu ihe ọzọ agha na-ebute bụ mkpachi ngagharị.
<translate> Ihe Naịjirịa chọrọ naka Sudan ugbua
<translate> <ibo> Ihe Naịjirịa chọrọ naka Sudan ugbua
<translate> Oliseh na Fortuna Sittard agbasala
<translate> <ibo> Oliseh na Fortuna Sittard agbasala
<translate> Dika ndị Igbo siri nwe nkwenye, mmụọ ndị a bụ ndị na-agwa Chi ihe niile na-eme nuwa.
<translate> <ibo> Dika ndị Igbo siri nwe nkwenye, mmụọ ndị a bụ ndị na-agwa Chi ihe niile na-eme nuwa.
<translate> Vidio, Patoranking gwara anyị ihe kachasị ya mkpa nụwa, Duration 1,40
<translate> <ibo> Vidio, Patoranking gwara anyị ihe kachasị ya mkpa nụwa, Duration 1,40
<translate> Otu Ohaneze Ndigbo agwala Gọvanọ Legọs steeti Babajide Sanwo-Olu ka ọ wepu uche nakụkọ na-ekwu na ndị otu IPOB na-akpa nkata Ịwakpo steeti ahụ.
<translate> <ibo> Otu Ohaneze Ndigbo agwala Gọvanọ Legọs steeti Babajide Sanwo-Olu ka ọ wepu uche nakụkọ na-ekwu na ndị otu IPOB na-akpa nkata Ịwakpo steeti ahụ.
<translate> Ka o si kwuru nụlọikpe ntuliaka na Naịjirịa
<translate> <ibo> Ka o si kwuru nụlọikpe ntuliaka na Naịjirịa
<translate> Nakụkọ yiri ya, Man United na Tottenham ga-asọmpị taa nasọmpị iko Premier League.
<translate> <ibo> Nakụkọ yiri ya, Man United na Tottenham ga-asọmpị taa nasọmpị iko Premier League.
<translate> Michal Kurtyka bụ onyeisi COP24, dịka akpọrọ ya bụ nzukọ naha ịchafụ sị na ịhazigharị ya bụ nkwekọrịta Parịs abụghị asụ anwụru.
<translate> <ibo> Michal Kurtyka bụ onyeisi COP24, dịka akpọrọ ya bụ nzukọ naha ịchafụ sị na ịhazigharị ya bụ nkwekọrịta Parịs abụghị asụ anwụru.
<translate> Etu a ka osiri kwụrụ ruo ọkara nke mbụ.
<translate> <ibo> Etu a ka osiri kwụrụ ruo ọkara nke mbụ.
<translate> Ọ bụ ihe ọnatarachi dị nime ala, nke Bekee na-akpọ minerals na-akpata ya. Mana ọ bụghị nke a ka akụkọ a na-ekwu maka ya.
<translate> <ibo> Ọ bụ ihe ọnatarachi dị nime ala, nke Bekee na-akpọ minerals na-akpata ya. Mana ọ bụghị nke a ka akụkọ a na-ekwu maka ya.
<translate> O gara nihu kwuo na nokwu ntuliaka, ndị ma ihe ekwe na-akụ
<translate> <ibo> O gara nihu kwuo na nokwu ntuliaka, ndị ma ihe ekwe na-akụ
<translate> Lọghachitenụ na Naịjirịa maka ihe adịla mma - Gọọmenti
<translate> <ibo> Lọghachitenụ na Naịjirịa maka ihe adịla mma - Gọọmenti
<translate> Real Madrid agbapụla PSG na Champions League nke 2018
<translate> <ibo> Real Madrid agbapụla PSG na Champions League nke 2018
<translate> Arọ ọhụrụ ọma ooo!
<translate> <ibo> Arọ ọhụrụ ọma ooo!
<translate> O kwuru na ha ga-akpụpụ di Osinachi ụlọikpe maọbụrụ na-achọpụta na aka ya dị nọnwụ nwunye ya.
<translate> <ibo> O kwuru na ha ga-akpụpụ di Osinachi ụlọikpe maọbụrụ na-achọpụta na aka ya dị nọnwụ nwunye ya.
<translate> Dịka ọrịa, Elephantiasis, ọtụtụ ọrịa nke anwụnta na-ekesa, enweghị ọgwụ na-agwọta ha kpọmkwem, kama ọgwụgwọ onye ahụ ga na-enweta bụ a gba ekpere chi.
<translate> <ibo> Dịka ọrịa, Elephantiasis, ọtụtụ ọrịa nke anwụnta na-ekesa, enweghị ọgwụ na-agwọta ha kpọmkwem, kama ọgwụgwọ onye ahụ ga na-enweta bụ a gba ekpere chi.
<translate> Ebe foto si, Ngozi OkobiTwitter
<translate> <ibo> Ebe foto si, Ngozi OkobiTwitter
<translate> Asọmpi a ga-ebido nelekere asatọ nke taa.
<translate> <ibo> Asọmpi a ga-ebido nelekere asatọ nke taa.
<translate> Ọtụtụ etoola Buhari maka ịhụ na ọ gbara mbọ rụchapụ okpuru ụgbọ oloko nakụkụ Naịjriịa dị iche iche, okpuruụzọ ndị nọkwa naka gọọmentị etiti bụkwa ihe a gbara mbọ rụchapụkwara noge ọchịchị a.
<translate> <ibo> Ọtụtụ etoola Buhari maka ịhụ na ọ gbara mbọ rụchapụ okpuru ụgbọ oloko nakụkụ Naịjriịa dị iche iche, okpuruụzọ ndị nọkwa naka gọọmentị etiti bụkwa ihe a gbara mbọ rụchapụkwara noge ọchịchị a.