text
stringlengths
2
491k
<translate> Na ụka bịara egbochighị ndị mmadụ iji ọjị ekpe ekpere dịka esi eme ya mgbe gboo.
<translate> <ibo> Na ụka bịara egbochighị ndị mmadụ iji ọjị ekpe ekpere dịka esi eme ya mgbe gboo.
<translate> Adesina kwuru na Buhari gwara Felix Mbuya sị, Onye ya na agbataobi ya adịghị na mma ga-enwe nsogbu.
<translate> <ibo> Adesina kwuru na Buhari gwara Felix Mbuya sị, Onye ya na agbataobi ya adịghị na mma ga-enwe nsogbu.
<translate> Nkọwa foto, Hassan sị na o nwere ihe dapụtara ya nike mere ya jiri kuru nwa ya dị ọnwa atọ bịawa ụlọomeiwu
<translate> <ibo> Nkọwa foto, Hassan sị na o nwere ihe dapụtara ya nike mere ya jiri kuru nwa ya dị ọnwa atọ bịawa ụlọomeiwu
<translate> Ka mmanụ a wasara nụzọ, ụfọdụ ndị obodo Ahume pụtara na-ekuru mmanụ a ka ọ na-awụpụ.
<translate> <ibo> Ka mmanụ a wasara nụzọ, ụfọdụ ndị obodo Ahume pụtara na-ekuru mmanụ a ka ọ na-awụpụ.
<translate> Gbasaa nụ ozi kwụọtọ -Buhari
<translate> <ibo> Gbasaa nụ ozi kwụọtọ -Buhari
<translate> Ngalaba ahụ etinyela ego ijeri kwuru ijeri nibuso ọrịa na-efe efe ma na-arịọ ka agba ụmụaka ọgwụ mgbochi.
<translate> <ibo> Ngalaba ahụ etinyela ego ijeri kwuru ijeri nibuso ọrịa na-efe efe ma na-arịọ ka agba ụmụaka ọgwụ mgbochi.
<translate> Iji kọwaa uchu Madiebo noge agha, ọkachamara nakụkọ ihe mere ochie bụ Ed Emeka Keazor sị, Ọ bụ onye agha ọkaibe. Ọ ma ihe ekwe na-akụ nihe gbasara ibu agha. Ọ bụ ya gbara nkịtị Achuzia ji kara ya aza aha ndị kpara ike nAgha Biafra.
<translate> <ibo> Iji kọwaa uchu Madiebo noge agha, ọkachamara nakụkọ ihe mere ochie bụ Ed Emeka Keazor sị, Ọ bụ onye agha ọkaibe. Ọ ma ihe ekwe na-akụ nihe gbasara ibu agha. Ọ bụ ya gbara nkịtị Achuzia ji kara ya aza aha ndị kpara ike nAgha Biafra.
<translate> Oge ima akwa nobi nọrọ nụlọ agafeela.
<translate> <ibo> Oge ima akwa nobi nọrọ nụlọ agafeela.
<translate> Mana ụdị nke mbụ ya bụ type 1, ka na-efegharị na mba Afụganịstan na Pakịstan.
<translate> <ibo> Mana ụdị nke mbụ ya bụ type 1, ka na-efegharị na mba Afụganịstan na Pakịstan.
<translate> Onye nke abụọ kwara nwata dị afọ iri na anọ ya na ya bi mmiri ọkụ, ebe nwaanyị nke atọ ji mma dị ọkụ ti nwata odibo ya ihe ma tinye kwa ya ose nike.
<translate> <ibo> Onye nke abụọ kwara nwata dị afọ iri na anọ ya na ya bi mmiri ọkụ, ebe nwaanyị nke atọ ji mma dị ọkụ ti nwata odibo ya ihe ma tinye kwa ya ose nike.
<translate> Onwereike ọ bụrụ na o metụla gị bụ nwaanyị na-agụ akụkọ a maọbụ na o nwereike ime gị mgbe ị ga-adị ime.
<translate> <ibo> Onwereike ọ bụrụ na o metụla gị bụ nwaanyị na-agụ akụkọ a maọbụ na o nwereike ime gị mgbe ị ga-adị ime.
<translate> Nala Igbo, anaghị eri udele nihi na a na-ewe ya na udele bụ ajọ anụ.
<translate> <ibo> Nala Igbo, anaghị eri udele nihi na a na-ewe ya na udele bụ ajọ anụ.
<translate> Ụwa emebiela o! Onye bịara ịtọ mmadụ emeela ihe a ga-eji cheta ya.
<translate> <ibo> Ụwa emebiela o! Onye bịara ịtọ mmadụ emeela ihe a ga-eji cheta ya.
<translate> Cheta na ndị omekome gbagburu Badeh nụbọchị 18 nọnwa disemba dịka o si nubi ya alọta nokporoụzọ Abuja na Keffi.
<translate> <ibo> Cheta na ndị omekome gbagburu Badeh nụbọchị 18 nọnwa disemba dịka o si nubi ya alọta nokporoụzọ Abuja na Keffi.
<translate> Play video Ihe onye tụrụ vootu nỤmụahia gwara BBC Igbo from BBC
<translate> <ibo> Play video Ihe onye tụrụ vootu nỤmụahia gwara BBC Igbo from BBC
<translate> Ndị ga-etinye anya nasọmpị a iji họpụta ndị akụkọ ha nwere ume si Naịjirịa, Gana na Kameron.
<translate> <ibo> Ndị ga-etinye anya nasọmpị a iji họpụta ndị akụkọ ha nwere ume si Naịjirịa, Gana na Kameron.
<translate> Ebe foto si, Cajetan EzeFacebook
<translate> <ibo> Ebe foto si, Cajetan EzeFacebook
<translate> Ebisara na 10:46 26 Julaị 202110:46 26 Julaị 2021
<translate> <ibo> Ebisara na 10:46 26 Julaị 202110:46 26 Julaị 2021
<translate> Ndị uweojii chọtara ọtụtụ ngwaagha ka ha gara tụọ imi nala nyochaa ụlọ ya.
<translate> <ibo> Ndị uweojii chọtara ọtụtụ ngwaagha ka ha gara tụọ imi nala nyochaa ụlọ ya.
<translate> Ndị wakporo obodo anyị bụ ndị be anyị si nụlọmkpọrọ Owere gbaa ọsọ - PG Mbieri
<translate> <ibo> Ndị wakporo obodo anyị bụ ndị be anyị si nụlọmkpọrọ Owere gbaa ọsọ - PG Mbieri
<translate> Ọ bụ mgbe Disemba gbara ụbochị iri atọ notu ka Chidimma tinyere ozi o ji achọ nwunye Facebook.
<translate> <ibo> Ọ bụ mgbe Disemba gbara ụbochị iri atọ notu ka Chidimma tinyere ozi o ji achọ nwunye Facebook.
<translate> Ụlọịkpe Israel akwụsịla ndị mbịambịa nike
<translate> <ibo> Ụlọịkpe Israel akwụsịla ndị mbịambịa nike
<translate> Nokpuru ọchịchị Nnamdi Kanu anyị ga-enwe mmeri.
<translate> <ibo> Nokpuru ọchịchị Nnamdi Kanu anyị ga-enwe mmeri.
<translate> Otu onye omeiwu na Briten bụ Nicky Morgan kwuru na ndị nkuzi nwere ọnọdụ dị mkpa nịgbasa ozi gbasara ya bụ okwu.
<translate> <ibo> Otu onye omeiwu na Briten bụ Nicky Morgan kwuru na ndị nkuzi nwere ọnọdụ dị mkpa nịgbasa ozi gbasara ya bụ okwu.
<translate> Mohammed kwukwara na nnyocha miri emi amalitela maka ihe a merenụ, ma kwe nkwa na eziokwu ga-apụta ihe noge adịghị anya.
<translate> <ibo> Mohammed kwukwara na nnyocha miri emi amalitela maka ihe a merenụ, ma kwe nkwa na eziokwu ga-apụta ihe noge adịghị anya.
<translate> Ndị ọzọ ọ letakwara bụ ndị si mba Naịja nakwa ezinaụlọ ndị ọzọ ihe a metụtara.
<translate> <ibo> Ndị ọzọ ọ letakwara bụ ndị si mba Naịja nakwa ezinaụlọ ndị ọzọ ihe a metụtara.
<translate> Ndị ntoroọbịa tinyere ọnụ nokwu banyere ime enyi na njem alụmdinanwunye.
<translate> <ibo> Ndị ntoroọbịa tinyere ọnụ nokwu banyere ime enyi na njem alụmdinanwunye.
<translate> Ha yọzịrị gọmenti Anambra ka o gharakwa ime ihe dị etu a nihi na ọ bụ na ya ka ha si eri nri ma zụọ ezi ma ụlọ ha.
<translate> <ibo> Ha yọzịrị gọmenti Anambra ka o gharakwa ime ihe dị etu a nihi na ọ bụ na ya ka ha si eri nri ma zụọ ezi ma ụlọ ha.
<translate> Ka ndị Boko Haram riri mbombo ọsọ, ndịagha tụtara ọtụtụ ngwaagha gụnyere ogbunigwe, egbe ruru iri asatọ nakwa uwe ndị agha.
<translate> <ibo> Ka ndị Boko Haram riri mbombo ọsọ, ndịagha tụtara ọtụtụ ngwaagha gụnyere ogbunigwe, egbe ruru iri asatọ nakwa uwe ndị agha.
<translate> Kepu kepu na-efegharị na-ekwu na anya Neymar dị nebe otu Barcelona nọ.
<translate> <ibo> Kepu kepu na-efegharị na-ekwu na anya Neymar dị nebe otu Barcelona nọ.
<translate> Asher aha nna ya bụ Ejiofor bụ onye ntaakụkọ pụrụiche.
<translate> <ibo> Asher aha nna ya bụ Ejiofor bụ onye ntaakụkọ pụrụiche.
<translate> Ụfọdụ ndị mmadụ bidoro rewe ndị ji ha ụgwọ, ndị merụrụ ala na ndị ha jidere ma obodo na obodo lụọ agha.
<translate> <ibo> Ụfọdụ ndị mmadụ bidoro rewe ndị ji ha ụgwọ, ndị merụrụ ala na ndị ha jidere ma obodo na obodo lụọ agha.
<translate> Aka anyị adịghị na ogbugbu ndọrọndọọ ọchịchị niile na-eme nala Biafra.
<translate> <ibo> Aka anyị adịghị na ogbugbu ndọrọndọọ ọchịchị niile na-eme nala Biafra.
<translate> Santiago Lopez azụrọla onwe ya ụgbọala abụọ, nnukwụ ụlọ kara aka nakụkụ mmiri nakwa elekere aka ọkaibe site na ego ọ na-enweta dịka ọchụnta ọgbataụhịe kọmpụta.
<translate> <ibo> Santiago Lopez azụrọla onwe ya ụgbọala abụọ, nnukwụ ụlọ kara aka nakụkụ mmiri nakwa elekere aka ọkaibe site na ego ọ na-enweta dịka ọchụnta ọgbataụhịe kọmpụta.
<translate> Ụfọdụ ndị ama ama tara ahụhụ na nwata tupu ha abụrụ ihe ha bụ ugbua.
<translate> <ibo> Ụfọdụ ndị ama ama tara ahụhụ na nwata tupu ha abụrụ ihe ha bụ ugbua.
<translate> 2. Zụọ ihe ụfọdụ ị chọrọ ịzụ oge o bere ego promo, bonus, sales ma tinye ego ahụ ị gaara emefu nụsọ maka nchekwa.
<translate> <ibo> 2. Zụọ ihe ụfọdụ ị chọrọ ịzụ oge o bere ego promo, bonus, sales ma tinye ego ahụ ị gaara emefu nụsọ maka nchekwa.
<translate> sikwa ebe ahụ apụta ga-ebukwa ibu.
<translate> <ibo> sikwa ebe ahụ apụta ga-ebukwa ibu.
<translate> Ihe ntọ ọchị mere mgbe Eric Dier na-agbara Tottenham bọọlụ ji ọsọ gbapụ nọgbọegwuregwu, Jose Mourinho bụbu onye nchịkọta Chelsea ji ọsọ chụrụ ya gawa, wee hụ na ọ dị ka ọ bụ nsịmaamịrị ka ọ gara ịnyụ.
<translate> <ibo> Ihe ntọ ọchị mere mgbe Eric Dier na-agbara Tottenham bọọlụ ji ọsọ gbapụ nọgbọegwuregwu, Jose Mourinho bụbu onye nchịkọta Chelsea ji ọsọ chụrụ ya gawa, wee hụ na ọ dị ka ọ bụ nsịmaamịrị ka ọ gara ịnyụ.
<translate> Vidio, Lee ka mmemme Ikeji Aro siri kpọtụọ, Duration 1,59
<translate> <ibo> Vidio, Lee ka mmemme Ikeji Aro siri kpọtụọ, Duration 1,59
<translate> Akụkọ kachasị mkpa: Agaghị m atụnyere pati m - Mugabe
<translate> <ibo> Akụkọ kachasị mkpa: Agaghị m atụnyere pati m - Mugabe
<translate> Nke Etebo bụ na ọ gaghị eso maka mmerụ ahụ o merụrụ mere na o soghị ndị otu ya bụ Las Palmas sọọ mpi ha na Deportivo La Coruna sọrọ na Satụdee.
<translate> <ibo> Nke Etebo bụ na ọ gaghị eso maka mmerụ ahụ o merụrụ mere na o soghị ndị otu ya bụ Las Palmas sọọ mpi ha na Deportivo La Coruna sọrọ na Satụdee.
<translate> Adesina kwuru nime akwụkwọ-ozi a nyere ndị ntaakụkọ na gọọmentị mmere nkpebi a makana ha nwere olileanya na ọtụtụ ndị mmadụ ga-ekwupute ihe ha nwere.
<translate> <ibo> Adesina kwuru nime akwụkwọ-ozi a nyere ndị ntaakụkọ na gọọmentị mmere nkpebi a makana ha nwere olileanya na ọtụtụ ndị mmadụ ga-ekwupute ihe ha nwere.
<translate> A ga- enwe mweghara ọchịchị na emeghi ntuliaka, onye nke abụọ ga-abụ onye mbu
<translate> <ibo> A ga- enwe mweghara ọchịchị na emeghi ntuliaka, onye nke abụọ ga-abụ onye mbu
<translate> Ihe karịrị puku mmadụ iri ise esila nụlọ ha gbaa ọsọ ndụ nihi ọkụ ahụ ebe ndị ọrụ mgbanyụ ọkụ ka na-anwa oke ha ịgbanyụ ya bụ ọkụ.
<translate> <ibo> Ihe karịrị puku mmadụ iri ise esila nụlọ ha gbaa ọsọ ndụ nihi ọkụ ahụ ebe ndị ọrụ mgbanyụ ọkụ ka na-anwa oke ha ịgbanyụ ya bụ ọkụ.
<translate> Eji m egwu Egara achụ ndị mmadụ obi ịdamba, ọbara mgbalielu na obi mgbawa - Ada Egara Nsukka
<translate> <ibo> Eji m egwu Egara achụ ndị mmadụ obi ịdamba, ọbara mgbalielu na obi mgbawa - Ada Egara Nsukka
<translate> Ebisara na 12:06 30 Septemba 202012:06 30 Septemba 2020
<translate> <ibo> Ebisara na 12:06 30 Septemba 202012:06 30 Septemba 2020
<translate> Ojimma kwukwara na ọkọ a nwereike site na mbọ mmadụ ma fee na ebe ndị ọzo nahụ mmadụ.
<translate> <ibo> Ojimma kwukwara na ọkọ a nwereike site na mbọ mmadụ ma fee na ebe ndị ọzo nahụ mmadụ.
<translate> Agbanyeghị na etinyere ha notu nke ọmwụ, otu a kachasị jupụta na ndị ntoroọbịa nasọmpi a nwere ndị ọgba bọọlụ mmadụ 18 na-agbabeghi asọmpi Iko Mbaụwa mbụ ka ọfọdụrụ naanị nkeji anọ ka ha gafee agba nke abụọ.
<translate> <ibo> Agbanyeghị na etinyere ha notu nke ọmwụ, otu a kachasị jupụta na ndị ntoroọbịa nasọmpi a nwere ndị ọgba bọọlụ mmadụ 18 na-agbabeghi asọmpi Iko Mbaụwa mbụ ka ọfọdụrụ naanị nkeji anọ ka ha gafee agba nke abụọ.
<translate> Ka ọ ọkwụ ugbua, ozi na-eru BBC Igbo nti site Oraifite na-akọwa na ebe niile dịzi ka ebe agbara ọsọ agha.
<translate> <ibo> Ka ọ ọkwụ ugbua, ozi na-eru BBC Igbo nti site Oraifite na-akọwa na ebe niile dịzi ka ebe agbara ọsọ agha.
<translate> Kedụ steeti ndị Curfew a ga-emetụta?
<translate> <ibo> Kedụ steeti ndị Curfew a ga-emetụta?